September 19, 2024

South east talented and amazing artist Stainlexx has returned with another mind blowing song titled MAMA
To appreciate all good mothers all over the world
If you love your mother, download the song and use it for a very wonderful video with your mom
As the lyrics, instrumental, vocals and message is captivating
Download, stream and share

DOWNLOAD MP3 HERE

LYRIC

Obukwa Stainlexx oo Ọzọ
Loudit ooo

(Chorus)
Mama ife dika gị akokwanam
Ekene dili Chukwu n’obu gị bu nne mulu moo
Afo mulu ugo n’igadi oo
Maka na isi kwelu Ugo getulili ugo
Mama ife dika gị akokwanam
Ekene dili Abasi n’obu gị bu nne mulu moo
Odibeze n’igadi oo
Maka na onye chi meleze gachilili

(Verse 1)
Ọkwa gị si mụ na mgabazie n’iru
Okwa ekpele gị n’edu mu ije n’ụwa
Ọkwa gị bulum n’afọ ọnwa ite nanị
Mama kedu ka mụ si enye gị ekene
Ọkwa gị gwalum si m atuna egwu chacha
N’ife nine gadi mma ma mu welu ndidi oo
Ọkwa gị melum ife nine mbu tata
Keduzie ifeoma ngemelu gị Nne mulu moo
Keduzie ifeoma ngemelu gị Nne mulu moo
Mgeghelu gi àkwà ka mgegbulugi azụ oo
Maka ifeoma nine emelumu n’ụwa
Ya kam ji etilu gị egwu a Mama

(Chorus)
Mama ife dika gị akokwanam
Ekene dili Chukwu n’obu gị bu nne mulu moo
Afo mulu ugo n’igadi oo
Maka na isi kwelu Ugo getulili ugo
Mama ife dika gị akokwanam
Ekene dili Abasi n’obu gị bu nne mulu moo
Odibeze n’igadi oo
Maka na onye chi meleze gachilili

(Verse 2)
Mama nanị gị n’enyem olileanya
Okwa sọsọ gị n’ebunyem Uche oo
Onye nwelu nne bikọ golibe
Maka na ifeoma kalili Nne adilo n’afia
Ọ maka ndị Nne nine kam ji eti egwu aa
ifeoma unu melu anyị bu Umu
Erikekwe oo
Obulu n’inwelu nne bikọ dibe
Maka na ife nine gadichakwa nma oo
Keduzie ifeoma ngemelu gị Nne mulu moo
Mgeghelu gi àkwà ka mgegbulugi azụ oo
Maka ifeoma nine emelumu n’ụwa
Ya kam ji etilu gị egwu a Mama

(Chorus)

Mama ife dika gị akokwanam
Ekene dili Chukwu n’obu gị bu nne mulu moo
Afo mulu ugo n’igadi oo
Maka na isi kwelu Ugo getulili ugo
Mama ife dika gị akokwanam
Ekene dili Abasi n’obu gị bu nne mulu moo
Odibeze n’igadi oo
Maka na onye chi meleze gachilili

Ekene kenelumu afo mulu eze
Mrs Ngọzi Rejoice Eleonu
Ezinne moo n’igadilumu ndụ oo
Biko ife dika gị akokwanam chacha
Anam ekene kwa the wife of our governor
Mrs Priccilia Otti
Nwunye ezigbo Governor anyị
Chief dr Alex Otti
Bikọ kenelumu mrs Toga
Mummy Añụrịka Obienyem oo
Nwunye My CEO
TOGA FASHION n’ụnụ erikekwe
Bikọ kenelumu Mommy Bernard
Mrs Amarachi Nwankwo
Obugi bu toga general manager
Ezinne oo nwanyi ọma igadi
Home boy simu keneluya Mama ya
Mrs Grace Joseph Nwaehinne
Mommy n’ogadilu gi mma
Nwa gị home boy simu kenenu gi oo
Asim gị kenelum the Radio queen oo
Lady Queeneth Omalicha Jonah
Nwanyi nwelu Obi sali sali
Olu mụ n’ekene kwa gị oo

Outro….

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *